Suzanne Vos

Suzanne Vos
Mmádu
ụdịekerenwanyị Dezie
mba o sịSouth Africa Dezie
Aha enyereSuzanne Dezie
aha ezinụlọ yaVos Dezie
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye akaBekee Dezie
ọrụ ọ na-arụOnye ndọrọ ndọrọ ọchịchị Dezie
Ọkwá o jimember of the National Assembly of South Africa, Member of the Pan-African Parliament Dezie
onye otu ndọrọ ndọrọ ọchịchịInkatha Freedom Party Dezie

Suzanne Vos bụ onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị South Africa. Ọ bụ onye otu Inkatha Freedom Party na Parliament.

Vos bụkwa onye otu Pan-African Parliament na onye na-ekwuchitere Kọmitii na Transport, Industry, Communications, Energy, Science and Technology, otu n'ime Kọmitii ya na-adịgide adịgide. Vos nọ ugbu a na bọọdụ nke South African Broadcasting Commission (SABC).[1]

  1. "SABC interim board named", mybroadband.co.za, 3 July 2009. Retrieved on 28 October 2010.

© MMXXIII Rich X Search. We shall prevail. All rights reserved. Rich X Search